Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ngwaa Grik a sụgharịrị “na-echegbu” pụtara “ịdọpụ uche.” Dị ka e si jiri ya mee ihe na Matiu 6:25, ọ na-ezo aka n’egwu na-akpata nchegbu nke na-adọpụ ma ọ bụ na-aghasasị uche mmadụ, na-eme ka ndụ bụrụ ihe na-adịghị enye ọṅụ.