Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji a Dị ka okwu bụ́ “Onye Kenan,” a pụrụ iji okwu bụ́ “Onye Amọraịt” mee ihe ịgụnye ndị nile bi n’ala ahụ ma ọ bụkwanụ jiri ya mee ihe maka otu agbụrụ.—Je 15:16; 48:22.