Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ma, nke a apụtaghị na a na-aghọgbu ịhụnanya ngwa ngwa. Kama nke ahụ, ihe ọ pụtara bụ na ịhụnanya adịghị akatọ mmadụ ma ọ bụ enyo mmadụ enyo karịa otú o kwesịrị. Ịhụnanya na-eme ka mmadụ ghara ịdị ngwa ikpebi ihe dị ndị ọzọ n’obi ma ọ bụ kwubie na ha bu ihe ọjọọ n’obi.