Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Na Matiu 23:4, e ji okwu a kọwaa “ibu dị arọ,” ya bụ, iwu ndị dị rịgọ rịgọ na ọdịnala ndị mmadụ chepụtara nke ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii bokwasịrị ndị mmadụ. N’Ọrụ Ndị Ozi 20:29, 30, a kpọrọ okwu ahụ “ndị obi tara mmiri.” E jikwa ya kọwaa ndị dị aka ike si n’ezi ofufe dapụ, ndị ga “na-ekwu ihe gbagọrọ agbagọ,” na-agbalịkwa iduhie ndị ọzọ.