Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d O nwere ike ịbụ na ndị Farisii e nwere na Jeruselem n’afọ 33 O.N.K. dị naanị ihe dị ka puku mmadụ isii (6,000), ma ndị Sadusii erughị mmadụ ole ahụ. O nwere ike iso n’ihe mere ha na-achọghị ka ndịozi Jizọs na-akụzi banyere Jizọs.