Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ọgbụgba ndụ ibi úgwù esoghị n’ọgbụgba ndụ Ebreham. Ọgbụgba ndụ Ebreham ka dị irè taa. Ọ malitere n’afọ 1943 T.O.N.K., mgbe Ebreham (onye a na-akpọ Ebram mgbe ahụ) gafere osimiri Yufretis n’oge ọ na-aga Kenan. Ọ dị afọ iri asaa na ise mgbe ahụ. Ọ bụ n’afọ 1919 T.O.N.K., mgbe Ebreham dị afọ iri itoolu na itoolu, ka ya na Chineke gbara ndụ ibi úgwù.—Jen. 12:1-8; 17:1, 9-14; Gal. 3:17.