Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ụfọdụ kwuru na ọ bụghị Yufretis ka Jeremaya gara, kama na ọ bụ ebe ọzọ dị nso. N’ihi gịnị? Otu ọkà mmụta kwuru, sị: “Ihe bụ́ isi mere ha ji na-ekwu ihe ahụ megidere Baịbụl bụ ka a ghara ikwu na Jeremaya si na Jeruselem gaa Yufretis ugboro abụọ.”