Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’eziokwu, ọ dịghị onye na-adịghị emehie. (Ndị Rom 3:23) N’ihi ya, ọ bụrụ na enyi gị emee ihe wutere gị ma mechaa rịọ gị mgbaghara, cheta na “ịhụnanya na-ekpuchi ọtụtụ mmehie.”—1 Pita 4:8.