Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Echela na ị ga-eberịrị ákwá iji gosi na ị na-eru uju. Onye ọ bụla nwere otú o si eru uju. Ihe ị ga-eburu n’obi bụ: Ọ bụrụ na anya mmiri eju gị anya, mara na o nwere ike ịbụ “oge ịkwa ákwá.”—Ekliziastis 3:4.