Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụ eziokwu na Baịbụl kwuru na Jehova ‘mechiri akpa nwa Hana,’ ọ dịghị ihe gosiri na Chineke na-ewesa ezigbo nwaanyị a dị umeala n’obi iwe. (1 Samuel 1:5) Mgbe ụfọdụ, Baịbụl na-ekwu na Chineke mere ihe, ma ihe ọ pụtara bụ na ọ hapụrụ ihe ahụ ka o mee.