Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b A na-enwekarị ahịhịa ndụ n’Ugwu Kamel n’ihi na ikuku na-esi n’oké osimiri buru mmiri laa n’elu. Nke a na-eme ka mmiri na-ezo ná mkpọda ugwu ahụ, igirigi ana-edekwa ya. Ebe ọ bụ na a na-ekwu na ọ bụ Bel na-eme ka mmiri zoo, o yiri ka ndị na-efe Bel hà na-anọkarị n’ugwu a efe Bel. Ma ebe ọ bụ na Ugwu Kamel akpọọla nkụ, ọ bụ ebe dị mma ịnọ gosi na ofufe Bel enweghị isi.