Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Heman kwuru na ya ga-enye eze iri puku talent ọlaọcha, nke bụ́ ọtụtụ nde naịra n’oge a. Ọ bụrụ na Ahazuirọs bụ Zaksis nke Mbụ, ọ ga-abụ ego ole ahụ Heman kwuru na ya ga-enye ya mere o ji nwekwuo mmasị n’ihe ahụ Heman chọrọ ime. Zaksis mefuru ego buru ibu n’agha ọ lụsoro ndị Gris. Ndị Gris merikwara ya n’agha ahụ.