Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Na Jun afọ 1880, e kwuru n’Ụlọ Nche na otu narị puku na iri puku anọ na puku anọ Baịbụl kwuru okwu ha ga-abụ ndị Izrel ghọrọ Ndị Kraịst tupu afọ 1914. Ma, ná ngwụcha afọ ahụ, e bipụtara Ụlọ Nche kọwara ihe na-adịchaghị iche n’ihe anyị ma ugbu a gbasara ndị ga-eso n’otu narị puku na iri puku anọ na puku anọ ahụ.