Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu ihe ndị mere n’afọ ahụ nakwa ihe ndị mere ọtụtụ afọ mgbe ọ gachara, gụọ akwụkwọ anyị a na-akpọ Jehovah’s Witnesses—Proclaimers of God’s Kingdom, peeji nke 425 ruo na nke 520. Akwụkwọ a kọrọ otú e si mee ka ndị mmadụ bata n’ọgbakọ malite n’afọ 1919 ruo n’afọ 1992.