Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ndị Mmụta Baịbụl ghọtara ihe a e kwuru nke ọma. Ọ bụ ya mere Ụlọ Nche Bekee nke November 15, 1895, ji kwuo, sị: “Ọ bụrụ na anyị nwere ike ịchịkọta obere ọka n’ubi, anyị nwekwara ike, ma ọ́ dịghị ihe ọzọ, ịgbasi àmà ike banyere eziokwu ahụ. . . . Anyị niile nwere ike ikwusa ozi ọma.”