Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji c E kwukwara n’isiokwu a na oge oyi ahụ a sị na a mụrụ Jizọs “adabaghị n’ihe Baịbụl kwuru, n’ihi na Baịbụl kwuru na ndị ọzụzụ atụrụ na atụrụ ha nọ n’èzí n’abalị ahụ a mụrụ Jizọs.”—Luk 2:8.