Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ pụtaghị na ọ bụ Setan dunyere ndị ahụ chọrọ ime ka ị kwụsị ịmụ Baịbụl. Ma, Baịbụl kwuru na Setan bụ “chi nke usoro ihe a,” nakwa na ‘ụwa dum dị n’aka ya.’ N’ihi ya, o kwesịghị iju gị anya ma ndị mmadụ chọọ ka ị ghara ife Jehova.—2 Ndị Kọrịnt 4:4; 1 Jọn 5:19.