Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji a Otu n’ime okwu Hibru ndị e nwere ike ịsị na ha pụtara ofufe pụtakwara “ije ozi.” N’ihi ya, ije ozi bụ otu ụzọ e si efe ofufe.—Ihe e dere n’ala ala peeji Ọpụ. 3:12.