Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji a Ụfọdụ n’ime ihe ndị ka mkpa e dere n’ime ya ka e hotara n’ime New World Translation of the Holy Scriptures—With References n’Aịsaịa 11:1; 12:2; 14:4; 15:2; 18:2; 30:19; 37:20, 28; 40:6; 48:19; 51:19; 56:5; 60:21. Aha a kpọrọ akwụkwọ mpịakọta ahụ ná nkọwa ala ala peji dị iche iche bụ 1QIs/a.