Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a O doro anya na mba Israel karịrị ndị ọzọ na nkà iti egwú. Otu ihe a tụrụ atụ n’Asiria na-ekpughe na Eze Senakerib kwuru ka a kpọtara ya ndị Israel na-eti egwú site n’aka Eze Hezekaịa dị ka ụtụ a na-atụrụ ya. Akwụkwọ bụ́ Grove’s Dictionary of Music and Musicians kwuru, sị: “Ikwu ka a kpọta ndị na-eti egwú dị ka ụtụ a na-atụ . . . bụ n’ezie ihe a na-adịghị ahụkebe.”