Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Webster’s Ninth New Collegiate Dictionary na-akọwa “ọgwụ nchebe” dị ka “ọgwụ (dị ka ọla) nke a na-edekwasịkarị okwu ma ọ bụ ihe atụ majik iji chebe onye yi ya megide ihe ọjọọ (dị ka ọrịa ma ọ bụ amoosu) ma ọ bụ iji nyere ya aka.”