Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a A kọwara ọnọdụ ime mmụọ dị ka “mmetụta ma ọ bụ nrapara n’ụkpụrụ okpukpe: ọdịdị ma ọ bụ ọnọdụ nke ịbụ onye mmụọ nsọ na-achị.” (Webster’s Ninth New Collegiate Dictionary) Onye mmụọ nsọ na-achị dị iche site n’onye anụ ahụ na-achị, bụ́ onye dị ka anụ ọhịa.—1 Ndị Kọrint 2:13-16; Ndị Galetia 5:16, 25; Jemes 3:14, 15; Jud 19.