Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Okwu Hibru a sụgharịrị ịbụ “ndị odeakwụkwọ dị nsọ” na-ezo aka n’ìgwè ndị mgbaasị ndị na-azọrọ na ha nwere ike karịrị nke ndị mmụọ ọjọọ. E kwenyere na ndị ikom a pụrụ ime ka ndị mmụọ ọjọọ rube isi nakwa na ndị mmụọ ọjọọ enweghị ike ọ bụla n’ebe ndị mgbaasị a nọ.