Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Mgbe ụfọdụ a pụrụ ịgwa mmadụ ka ọ gaa nnyocha ọrịa uche, eleghị anya mgbe a na-achọ iwe ya n’ọrụ gbagotere agbagote. Ma mmadụ ọ̀ ga-ekwe ka e mee ya ụdị nnyocha ahụ ma ọ bụ na ọ gaghị ekwe bụ mkpebi onwe onye, ma e kwesịrị ịrịba ama na nnyocha ọrịa uche abụghị ọgwụgwọ ọrịa uche.