Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Akwụkwọ bụ́ Jehovah’s Witnesses—Proclaimers of God’s Kingdom na-ekwu, sị: “Kaseti vidio adịghị eweghara ọnọdụ nke akwụkwọ ma ọ bụ ịgba àmà onwe onye ma ọlị. Mbipụta Society anọgidewo na-arụ ọrụ dị oké mkpa n’ịgbasa ozi ọma ahụ. Ọrụ ụlọ n’ụlọ nke Ndịàmà Jehova ka bụ otu ụdị nke ozi ha dabesiri ike n’Akwụkwọ Nsọ. Otú ọ dị, kaseti vidio na-atụkwasị ihe ná ndị a dị ka ngwá ọrụ bara oké uru maka iwulite okwukwe ná nkwa ndị dị oké ọnụ ahịa nke Jehova ma na-akpali ekele maka ihe ọ na-eme ka a rụzuo n’elu ụwa n’ụbọchị anyị.”