Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji a Nke a pụrụ imetụworị Ezikiel n’ahụ, n’ihi na e kwuru na ya onwe ya si n’ezinụlọ Zedọk bụ́ ndị nchụàjà.