Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b N’ezie, e nwere ọdịiche dị n’etiti iri ngo na ego mmachi akpa. Ebe a na-enye ihe iri ngo iji gbagọọ ikpe ziri ezi ma ọ bụ n’ihi nzube ndị ọzọ na-ezighị ezi, ego mmachi akpa bụ ngosipụta nke obi ekele n’ihi ozi e jeere mmadụ. A kọwara nke a ‘n’Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ’ nke dị n’Ụlọ Nche (Bekee) nke October 1, 1986.