Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b “Hel” bụ nsụgharị nke okwu Hibru bụ́ Sheol na okwu Grik bụ́ Hedis, ha abụọ pụtara nnọọ “ili.” Ya mere, ka ndị nsụgharị Bekee nke King James Version sụgharịrị Sheol ugboro 31 dị ka “hel,” ha sụgharịkwara ya ugboro 31 dị ka “ili” na ugboro 3 dị ka “olulu,” si otú ahụ na-egosi na okwu ndị a pụtara otu ihe n’ụzọ bụ́ isi.