Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a E ji okwu ahụ bụ́ “onye ala ọzọ” mee ihe n’ebe ndị gbakụtara ihe Iwu ahụ kwuru azụ nọ ma si otú ahụ kewapụ onwe ha n’ebe Jehova nọ. N’ihi ya, a na-ezo aka na nwanyị akwụna dị ka “nwanyị ala ọzọ.”