Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Insight on the Scriptures, nke Watchtower Bible and Tract Society of New York, Inc., bipụtara, na-akọwa, sị: “Dị ka e si jiri ya mee ihe n’ime Bible, ‘mkpuchi mmehie’ nwere echiche bụ́ isi nke ‘kpuchie’ ma ọ bụ ‘gbanwee,’ ihe e nyekwara iji gbanwere, ma ọ bụ ‘kpuchie’ ihe ọzọ aghaghị ịbụ ihe ya na ya bụ otu. . . . Iji nwee mkpuchi mmehie kwesịrị ekwesị n’ihi ihe Adam tụfuru, a ghaghị ịchụ àjà mmehie nke ya na ọnụ ahịa ndụ mmadụ zuru okè hà nhata.”