Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji b Okwu Hibru a na-asụgharịkarị ịbụ “onyinye” bụ qor·banʹ. Ka Mak na-edekọ nkatọ Jisọs katọrọ omume enweghị ụkpụrụ nke ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii, ọ kọwara na “Kọban” pụtara “ihe e nyere Chineke.”—Mak 7:11.