Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b N’adịghị ka mmekọrịta dị n’etiti ụmụ mmadụ, iso Chineke enwe mmekọrịta na-adabere n’inwe okwukwe n’ịdị adị ya. (Ndị Hibru 11:6) Maka ntụle zuru ezu banyere iwulite okwukwe siri ike n’ebe Chineke nọ, biko lee akwụkwọ bụ́ Is There a Creator Who Cares About You?, nke Watchtower Bible and Tract Society of New York, Inc., bipụtara.