Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ọ bụ ezie na Ndị Rom 12:1 metụtara kpọmkwem ndị Kraịst e tere mmanụ, ụkpụrụ ahụ metụtakwara “atụrụ ọzọ” ahụ. (Jọn 10:16) Ndị a “na-arapara Jehova, ijere Ya ozi, na ịhụ aha Jehova n’anya, na ịbụrụ Ya ndị ohu.”—Aịsaịa 56:6.