Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Usoro iwu na akwụkwọ iwu na-adịgasị iche site n’otu ebe ruo ebe ọzọ. Ọnọdụ ndị e depụtara n’akwụkwọ iwu maka ịgba alụkwaghịm kwesịrị ka e jiri nlezianya nyochaa ha tupu a bịanye aka na ha. Ọ bụrụ na di ma ọ bụ nwunye aka ya dị ọcha abịanye aka n’akwụkwọ ndị na-egosi na ọ dịghị emegide ịgba alụkwaghịm nke onye nke ọzọ na-amalite, nke ahụ pụtara ịjụ onye ahụ.—Matiu 5:37.