Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Dị ka ihe atụ, n’akwụkwọ nkà ihe ọmụma ọgwụ Dioscorides dere na narị afọ mbụ, otu usoro ọgwụgwọ a sịrị na ọ bụ maka ọrịa jaundice bụ ịṅụ ọgwụ e ji mmanya na nsị́ ewu mee! N’ezie, anyị maara ugbu a na o yikarịrị nnọọ ka ọgwụ dị otú ahụ ọ ga-etinyeworị ihe ná nsogbu nke onye ọrịa ahụ.