Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụ ezie na Yufretis dị ugbu a n’ihe dị ka kilomita 16 n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ebe Ua dịbu, ihe àmà na-egosi na n’oge ochie, osimiri ahụ dị nnọọ n’ebe ọdịda anyanwụ obodo ahụ. Ọ bụ ya mere e ji nwee ike ikwu mgbe e mesịrị na Abram si “n’ofe Osimiri [Yufretis].”—Joshua 24:3.