Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ọtụtụ narị afọ mgbe e mesịrị, Eze Ashurnasirpal nke Abụọ nke Asiria ji ibé osisi ndị a kụkọtara akụkọta gafee Yufretis na nso Kakemish. Bible ekwughị ma Abram o mere otú ahụ n’onwe ya ka ya na ndị njem ya hà ji ụkwụ gafee mmiri ahụ.