Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Dị ka Insight on the Scriptures (nke Ndịàmà Jehova bipụtara) si kwuo, “ihe e dere n’otu papyrus oge ochie na-ekwu banyere Fero nke nyere ndị agha iwu ijide nwanyị mara mma ma gbuo di ya.” N’ihi ya, e tinyeghị ụjọ Abram nnu na ose.