Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c N’otu oge, ndị nkatọ zọọrọ na ọ dịtụbeghị mgbe Ilam nwere mmetụta dị otú ahụ n’ebe Shaịna dị nakwa na ihe ndekọ banyere mwakpo ahụ Kedoalaoma mere bụ ihe e chepụtara echepụta. Iji nweta ihe akaebe nkà mmụta ihe ochie bụ́ nke na-akwado ihe ndekọ Bible ahụ, lee Ụlọ Nche, July 1, 1989, peeji nke 4-7.