Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji

a N’ịkwado Alaeze Chineke, Ndịàmà Jehova adịghị etinye aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị ma ọ bụ na-akpata nnupụisi megide ọchịchị ụwa, ọbụna n’ala ebe ndị a machibidoro Ndịàmà iwu ma ọ bụ n’ebe ndị a na-akpagbu ha. (Taịtọs 3:1) Kama nke ahụ, ha na-agbalị ịtụnye ụtụ ime mmụọ bara uru na nke na-emetụtaghị ndọrọ ndọrọ ọchịchị n’ụzọ Jisọs na ndị na-eso ụzọ ya nke narị afọ mbụ si mee ya. Ndịàmà na-agbalịsi ike inyere ndị nwere obi eziokwu bụ́ ndị nọ n’ógbè ha dị iche iche aka ịnakwere ụkpụrụ ndị mara mma dị na Bible, dị ka ịhụnanya ezinụlọ, ịkwụwa aka ọtọ, ịdị ọcha nke omume, na àgwà ọma n’ihe banyere ọrụ. N’ụzọ bụ́ isi, ha na-agbalịsi ike ịkụziri ha otú ha pụrụ isi na-agbaso ụkpụrụ Bible ma na-elegara Alaeze Chineke anya dị ka ezi olileanya nke ihe a kpọrọ mmadụ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya