Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’asụsụ Hibru, a na-ejikarị okwu e ji eme ihe maka “imi” ma ọ bụ “oghere imi” (ʼaph) eme ihe n’ụzọ ihe atụ maka iwe. Nke a bụ n’ihi otú onye iwe ji si eku ume ike ike.