Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ndị dere Akwụkwọ Nsọ Grik nke Ndị Kraịst ebughị amụma ndị metụtara Mesaịa n’uche tụlee Abụ Ọma nke 91. N’ezie, Jehova bụ ebe mgbaba na ebe e wusiri ike nye nwoke ahụ bụ́ Jisọs Kraịst, ọbụna dị ka Ọ bụ nye ụmụazụ Jisọs e tere mmanụ na ndị enyi ha raara onwe ha nye dị ka otu ìgwè na “mgbe ọgwụgwụ ihe ndị a.”—Daniel 12:4.