Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji

a “E mere ka ọdịiche ahụ bụ́ isi [nke dị n’etiti Jisọs na ndị Farisii] pụta ìhè nanị site n’iburu n’uche nghọta abụọ na-emegiderịta onwe ha e nwere banyere Chineke. Nye ndị Farisii, Chineke bụ n’ụzọ bụ́ isi onye na-enye iwu; nye Jisọs, ọ bụ onye na-eme amara na onye ọmịiko. N’ezie, onye Farisii adịghị agọnahụ ịdị mma na ịhụnanya nke Chineke, ma nye ya, e gosipụtara ha n’onyinye nke Tora [Iwu] nakwa n’ikwe omume nke idebe iwu e nyere na ya. . . . Ndị Farisii hụtara ịgbaso ọdịnala a na-edeghị ede, tinyere ụkpụrụ nduzi ya maka ịkọwa iwu ahụ, dị ka ụzọ isi mezuo ihe e dere na Tora. . . . Mbuli Jisọs buliri iwu abụọ nke ịhụnanya (Mat. 22:34-40) elu ruo n’ọ̀tụ̀tụ̀ nke ịbụ ụkpụrụ a nakweere maka inye nkọwa na ọjụjụ ọ jụrụ ọdịdị ekweghị mmadụ megharịa ahụ nke iwu ahụ e nyere n’ọnụ . . . dugara ya n’imegide nkọwa ndị Farisii na-enye n’ihe ndị e kwesịrị iji akọ na uche kpebie.”—The New International Dictionary of New Testament Theology.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya