Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Maka afọ 2002, dị ka a gụkọrọ ya n’ụzọ kwekọrọ n’ọgụgụ oge Bible, Nisan 14 ga-amalite mgbe anyanwụ dara na Thursday, March 28. N’uhuruchi ụbọchị ahụ, Ndịàmà Jehova gburugburu ụwa ga-ezukọta ime ememe ncheta ọnwụ Onyenwe anyị, bụ́ Jizọs Kraịst.