Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Laa azụ na 1199, bishọp nke Metz, nke dị n’ebe ugwu ọwụwa anyanwụ France, kpesaara Popu Innocent nke Atọ na ndị mmadụ na-agụ ma na-ekwurịta okwu Bible n’asụsụ ógbè. O yikarịrị ka bishọp ahụ ọ̀ na-ekwu banyere ndị òtù Waldo.