Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Aha ọjọọ a nọgidere na-akpọ ndị òtù Waldo mere ka e nwee aha ahụ bụ́ vauderie (nke sitere n’okwu French bụ́ vaudois). E ji ya akọwa ndị a na-enyo enyo na ha jụrụ okwukwe ma ọ bụ ndị na-efe Ekwensu.