Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b E nwere nzukọ ntụkwasị ndị ahụ na Long Beach, California; Pontiac, Michigan; Uniondale, New York; na Hamilton, Ontario. Ndị nile gara ya, gụnyere ndị e ji ígwè electronic mee ka ha nọrọ n’ebe ndị ọzọ kere òkè na ya, dị mmadụ 117,885.