Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a A kpọrọ ya aha Pierre Vaudès, ma ọ bụ Peter Waldo, bụ́ onye ọchụnta ego nke narị afọ nke 12 bụ́ onye Lyons, France. A chụpụrụ Waldo na Chọọchị Katọlik n’ihi nkwenkwe ya. Iji nwetakwuo ihe ọmụma banyere ndị òtù Waldo, lee isiokwu bụ́ “Ndị Òtù Waldo—Site n’Ịjụ Okwukwe Gaa n’Okpukpe Protestant” nke dị n’Ụlọ Nche nke March 15, 2002.