Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ka ọ na-egosipụta ndị Juu dị ka ndị aka ha na-adịghị n’ilelị ihe ndị dị nsọ, Josephus si otú a kwughachi ihe e kwuru n’iwu Chineke: “Ka onye ọ bụla ghara ikwulu chi obodo ndị ọzọ na-efe, ma ọ bụ zuo ihe dị n’ụlọ nsọ ndị ala ọzọ, ma ọ bụkwanụ were akụ̀ ndị a raara nye chi ọ bụla.” (Ọ bụ anyị dere okwu ụfọdụ n’aka akwụkwọ dị iche.)—Jewish Antiquities, Akwụkwọ nke 4, isiakwụkwọ nke 8, paragraf nke 10.