Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Na King James Version, a sụgharịrị okwu Grik bụ́ Hades ịbụ “hel” na nke ọ bụla n’ebe iri ọ pụtara n’Akwụkwọ Nsọ Grik nke Ndị Kraịst. Nsụgharị ya na Luk 16:19-31 kpọtụrụ mmekpa ahụ́ uche, ma ihe ndekọ ahụ dum bụ ihe atụ. Lee isi 88 nke Nwoke Kasị Ukwuu nke Dịworo Ndụ, nke Ndịàmà Jehova bipụtara.